Martin Luther King, Jr.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Martin Luther King Jr. |
Aha ọmụmụ | Michael King Jr. |
aha enyere | Martin, Luther |
aha ezinụlọ ya | King |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Jenụwarị 1929 |
Ebe ọmụmụ | Atlanta |
Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Eprel 1968 |
Ebe ọ nwụrụ | Memphis |
Ụdị ọnwụ | Ịgbụ mmadụ |
ihe kpatara ọnwụ | gunshot wound |
Onye gburu | James Earl Ray |
Ebe olili | Martin Luther King Jr. National Historical Park |
Ńnà | Martin Luther King Sr. |
Ńné | Alberta Williams King |
nwanne | Christine King Farris, A. D. King |
Dị/nwunye | Coretta Scott King |
nwa | Yolanda King, Martin Luther King III, Dexter Scott King, Bernice King |
Ikwu | Alveda King |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
onye were ọrụ | Dexter Avenue Baptist Church, Ebenezer Baptist Church, Vrije Universiteit Amsterdam |
ogo mmụta | Doctor of Philosophy |
onye ndụmọdụ doctoral | Lotan Harold DeWolf |
prefix nsọpụrụ | Reverend Doctor |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
okpukpere chi/echiche ụwa | Baptists |
Ụbọchị oriri | Martin Luther King Jr. Day |
Archive na | Swarthmore College Peace Collection |
A gụrụ aha | Martin Luther King Sr. |
Ije | civil rights movement, nonviolence, labor movement in the United States, civil rights movement |
Onye òtù nke | American Academy of Arts and Sciences, Southern Christian Leadership Conference, Alpha Phi Alpha, Progressive National Baptist Convention |
echiche ndọrọ ndọrọ ọchịchị | anti-racism, social democracy, democratic socialism, nonviolence |
onye nlereranya | Reinhold Niebuhr, Howard Thurman, Walter Rauschenbusch, Henry David Thoreau, Mahatma Gandhi |
ihe omume dị ịrịba ama | I Have a Dream, March on Washington for Jobs and Freedom, assassination of Martin Luther King Jr., Nobel Peace Prize |
ahọpụtara maka | Nobel Peace Prize |
suffix ọgbọ | L252247-F2 |
webụsaịtị | https://thekingcenter.org |
akwụkwọ faịlụ na | SAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts |
Martin Luther King, Jr. (Önwa mbu 15, 1929 — Önwa áno 4, 1968), mgbe mbu, bu onye Amerika onye íshí üka, onye ne mmẹ mmẹ maka ńdu madu na onye íshí di mkpa nke na cẹdolu na ogẹ mbu íwú ndụ madu nke ndi Afrika nke Amerika. Ihe o mẹrẹ di mkpa na uwa bu I me ka íwú ndu na Amerika gawá na nke oma, na dé má a wúziálá onyé madu né lezí anyá élú na ya. Üka abụọ nke Ndi Eféfé Kraist húrú ya ka onye nyéré onwe ya maka Chi. Onye íshí éféfé Baptist, King mere bú onye o bu na mgbe mbu mbu ime orü ya. O mereíshí Montgomery Bus Boycott 1955 na ó nyèrè áká I ké Southern Christian Leadership Conference na afọr 1957 ya bu íshí ya. Ihe o merìrì mere ka Ije na Washington na afọr 1963 me, o bu nga ka o nyèrè okwu "I Have a Dream". Nga, o safùrù madu anya na ihe íwú madu na é jé mgbe ahu na ọ mere onwe ya na anya ndi madu ka dioka ukwu na okwu ma okwu.