BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Eze Charles ekeleela Onyeisiala Tinubu na njem ọrụ mbụ ya na mba Briten
Ezenwaanyị Camila, Nwaeze na Adaeze nke Wales nakwa ndị ọzọ welitere isi n'obi eze nabatara ndị ndu si Naịjirịa.
E gbuola minista na-ahụ maka nnyopụta nchekwa n'Ịran, Esmail Khatib
Kemgbe e gbuchara onyendu kachasị elu bụ Ayatollah Ali Khamenei n'ụbọchị mbụ nke agha ahụ n'ọnwa Febụwarị 28, e gbuola ọtụtụ ndị isi na ndị isi agha Ịran.
Lee iwu mba Senịgal dara CAF jiri kpebie ịnapụ ha iko AFCON 2025
Akụkọ maka mkpebi ọhụrụ otu CAF wepụtara maka mkpebi ya ịnapụ Senegal iko mba Afrịka nke afọ 2025 ma nye ya Moroko.
NA EME UGBU A, CAF anapụla mba Senịgal iko AFCON 2025 nye ya Moroko
Nchịkọta akụkọ ndị mere n'izu a
Vidio
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Maachị 18, 2026, Duration 0,58
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wednezde Maachị 18, 2026
Vidio, Njem Onyeisiala Tinubu n'obi eze Windsor
Etu o si akpọtụ ugbua n'obieze Windsor dịka a na-anabata Onyeisiala Bola Tinubu.
Mwakpo Maiduguri: Mmadụ 23 nwụrụ,103 merụọ ahụ- Ndị uweojii
E kwuru na ogbunigwe gbara na nso Ahịa Monday Market nakwa Ụlọọgwụ Borno Teaching Hospital egburu ọtụtụ ndị mmadụ amabeghị ọnụọgụgụ ha.
Charles Soludo: Ka o si gaa dịka e duru Soludo iyi ọrụ agba nke abụọ
E duola aka na-achi Anambara steeti bụ Charles Soludo n'iyi ọrụ nke ugboro abụọ.
City Boy Movement: Ihe anyị ma maka ihe kpọtụrụ n'ọgbakọ ọha otu a hiwere n'Owere
Lee ihe ndị anyị ma maka ọgbaghara dapụtara n'ọgbakọ 'City Boy Movement' n'Owere, Imo Steeti.
'Anyị ga-aga ebe ọbụla ha zoro': Ịkwụsị IS na Somalia
Somalia ghọrọ akụkụ dị mkpa nke netwọk ụwa nke IS mgbe a chụpụrụ ndị agha n'ebe siri ike na Siria na Iraq.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kuziere m
Kpalite mmụọ m
Iko Mba Afrịka 2025
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.





















































